Aịzaya 54:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ngwá ọgụ ọ bụla a ga-akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma,+ ire ọ bụla nke ga-ekwu okwu megide gị n’ikpe ka ị ga-ama ikpe.+ Nke a bụ ihe nketa nke ndị ohu Jehova,+ ezi omume ha si n’ebe m nọ,” ka Jehova kwuru.+ Luk 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+
17 Ngwá ọgụ ọ bụla a ga-akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma,+ ire ọ bụla nke ga-ekwu okwu megide gị n’ikpe ka ị ga-ama ikpe.+ Nke a bụ ihe nketa nke ndị ohu Jehova,+ ezi omume ha si n’ebe m nọ,” ka Jehova kwuru.+
15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+