Zekaraya 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma,+ kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m; ma ọ bụrụ na ọ dịghị unu mma, unu hapụwa.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m, mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+ Matiu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma,+ kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m; ma ọ bụrụ na ọ dịghị unu mma, unu hapụwa.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m, mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+