Matiu 26:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 ma ọ dịghị nke ha chọtara, ọ bụ ezie na ọtụtụ ndị akaebe ụgha pụtara.+ E mesịa, mmadụ abụọ pụtara Luk 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’eziokwu, Herọd ahụghịkwa, n’ihi na o zighachiteere anyị ya; ma, lee! ọ dịghị ihe kwesịrị ọnwụ+ o mere. Jọn 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Paịlet pụrụ n’èzí ọzọ, sị ha: “Lee! M na-akpọpụtara unu ya n’èzí ka unu wee mara na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+
15 N’eziokwu, Herọd ahụghịkwa, n’ihi na o zighachiteere anyị ya; ma, lee! ọ dịghị ihe kwesịrị ọnwụ+ o mere.
4 Paịlet pụrụ n’èzí ọzọ, sị ha: “Lee! M na-akpọpụtara unu ya n’èzí ka unu wee mara na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+