Luk 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Paịlet wee gwa ndị isi nchụàjà na ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Ahụghị m ihe ọjọọ ọ bụla nwoke a mere.”+ Jọn 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
38 Paịlet sịrị ya: “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwusịrị ihe a, ọ gaghachikwuuru ndị Juu, sị ha: “O nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.