5 Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị na-ama jijiji n’ihi okwu ya:+ “Ụmụnne unu, bụ́ ndị kpọrọ unu asị,+ ndị na-ekewapụ unu n’ihi aha m,+ sịrị, ‘Ka otuto dịrị Jehova!’+ Ọ ga-apụtakwa, unu ewee ṅụrịa ọṅụ,+ ọ bụkwa ha ka ihere ga-eme.”+
18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwetara,+ ha wee nye Chineke otuto,+ sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke enyewo ndị mba ọzọ ohere ichegharị ka ha onwe ha kwa wee nweta ndụ.”+
12 ka e wee nye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto n’ime unu,+ unu na ya ewee dị n’otu,+ dị ka obiọma Chineke anyị na nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ si dị.+