Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ. 1 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 unu ghọkwara ndị na-eṅomi+ anyị na ndị na-eṅomi Onyenwe anyị,+ ebe unu ji ọṅụ nke mmụọ nsọ+ na-enye nabata okwu Chineke mgbe unu nọ ná mkpagbu dị ukwuu,+
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.
6 unu ghọkwara ndị na-eṅomi+ anyị na ndị na-eṅomi Onyenwe anyị,+ ebe unu ji ọṅụ nke mmụọ nsọ+ na-enye nabata okwu Chineke mgbe unu nọ ná mkpagbu dị ukwuu,+