1 Ndị Tesalonaịka 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na, ụmụnna anyị, unu ghọrọ ndị na-eṅomi ọgbakọ Chineke ndị dị na Judia n’ime Kraịst Jizọs, n’ihi na unu malitekwara ịta ahụhụ+ n’aka ndị obodo unu n’otu ihe ndị ahụ nke ha na-atakwa ahụhụ ha n’aka ndị Juu,
14 N’ihi na, ụmụnna anyị, unu ghọrọ ndị na-eṅomi ọgbakọ Chineke ndị dị na Judia n’ime Kraịst Jizọs, n’ihi na unu malitekwara ịta ahụhụ+ n’aka ndị obodo unu n’otu ihe ndị ahụ nke ha na-atakwa ahụhụ ha n’aka ndị Juu,