Ọrụ Ndịozi 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ha mekwara otú a, wee zigara ya ndị okenye site n’aka Banabas na Sọl.+ Ọrụ Ndịozi 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe ha na-agafe obodo dị iche iche, ha na-enye ndị nọ n’ebe ahụ iwu ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem kpebiri ka ha debe.+ Ndị Galeshia 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E mesịa, mgbe afọ iri na anọ gasịrị, agaghachiri m Jeruselem,+ mụ na Banabas,+ akpọkwaara m Taịtọs ka o soro m.
4 Ma mgbe ha na-agafe obodo dị iche iche, ha na-enye ndị nọ n’ebe ahụ iwu ndịozi na ndị okenye nọ na Jeruselem kpebiri ka ha debe.+
2 E mesịa, mgbe afọ iri na anọ gasịrị, agaghachiri m Jeruselem,+ mụ na Banabas,+ akpọkwaara m Taịtọs ka o soro m.