Ọrụ Ndịozi 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma mgbe Banabas+ na Sọl zigachara ihe enyemaka+ ahụ dum na Jeruselem, ha laghachiri, ha kpọkwaara Jọn,+ onye a na-akpọ Mak. Ndị Galeshia 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E mesịa, mgbe afọ iri na anọ gasịrị, agaghachiri m Jeruselem,+ mụ na Banabas,+ akpọkwaara m Taịtọs ka o soro m.
25 Ma mgbe Banabas+ na Sọl zigachara ihe enyemaka+ ahụ dum na Jeruselem, ha laghachiri, ha kpọkwaara Jọn,+ onye a na-akpọ Mak.
2 E mesịa, mgbe afọ iri na anọ gasịrị, agaghachiri m Jeruselem,+ mụ na Banabas,+ akpọkwaara m Taịtọs ka o soro m.