Ọrụ Ndịozi 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma n’ụbọchị ndị a, ndị amụma+ si na Jeruselem gbadata Antiọk. Ọrụ Ndịozi 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl.
13 N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl.