13N’Antiọk, e nwere ndị amụma+ na ndị ozizi n’ọgbakọ dị n’ebe ahụ, Banabas ya na Simiọn onye a kpọrọ Naịja, na Lushiọs+ onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, tinyere Sọl.
28 Chineke edebewokwa ndị dị iche iche n’ọgbakọ,+ nke mbụ, ndịozi;+ nke abụọ, ndị amụma;+ nke atọ, ndị ozizi;+ nke ọzọ, ọrụ ndị dị ike;+ nke ọzọ, onyinye ịgwọ ọrịa;+ ọrụ enyemaka,+ ikike inye nduzi,+ ịsụ asụsụ dị iche iche.+
11 O nyere ụfọdụ ka ha bụrụ ndịozi,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị amụma,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị na-ezisa ozi ọma,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị ọzụzụ atụrụ na ndị ozizi,+