Ọrụ Ndịozi 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.” Ọrụ Ndịozi 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+
15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”
23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+