Matiu 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’obodo ukwu ma ọ bụ n’obodo nta ọ bụla unu banyere, chọpụtanụ onye kwesịrị ekwesị n’ime ya, nọrọkwanụ n’ebe ahụ ruo mgbe unu ga-apụ.+ Ndị Rom 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na-enyenụ ndị nsọ ihe dị ka mkpa ha si dị.+ Na-elenụ ọbịa.+ Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+ Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama.
11 “N’obodo ukwu ma ọ bụ n’obodo nta ọ bụla unu banyere, chọpụtanụ onye kwesịrị ekwesị n’ime ya, nọrọkwanụ n’ebe ahụ ruo mgbe unu ga-apụ.+
6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+