Ọrụ Ndịozi 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma otu onye Juu aha ya bụ Apọlọs,+ onye ọkà okwu, onye Alegzandria, bịara n’Efesọs; ọ makwaara Akwụkwọ Nsọ nke ọma.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Gịnịzi ka Apọlọs bụ?+ Ee, gịnị ka Pọl bụ? Ha bụ ndị ozi+ ndị unu si n’aka ha ghọọ ndị kwere ekwe, ọbụna dị ka Onyenwe anyị nyere onye nke ọ bụla ọrụ.
24 Ma otu onye Juu aha ya bụ Apọlọs,+ onye ọkà okwu, onye Alegzandria, bịara n’Efesọs; ọ makwaara Akwụkwọ Nsọ nke ọma.+
5 Gịnịzi ka Apọlọs bụ?+ Ee, gịnị ka Pọl bụ? Ha bụ ndị ozi+ ndị unu si n’aka ha ghọọ ndị kwere ekwe, ọbụna dị ka Onyenwe anyị nyere onye nke ọ bụla ọrụ.