1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha. 2 Timoti 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 bụ́ nke a họpụtara m n’ihi ya ka m bụrụ onye nkwusa na onyeozi na onye ozizi.+
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.