7 M ghọrọ onye ozi+ nke ihe a dị ka onyinye nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ si dị bụ́ nke e nyere n’efu, nke e nyere m dị ka ike ya si arụ ọrụ.+
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.