Luk 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ, n’ihi na n’ebe ọ nọ, ha niile dị ndụ.”+ 1 Ndị Kọrịnt 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Chineke họkwaara ihe ndị dị ala nke ụwa na ihe ndị a na-elelị, bụ́ ihe ndị na-adịghị adị,+ ka o wee mee ka ihe ndị dị adị ghara ịdị irè,+ 1 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+
28 Chineke họkwaara ihe ndị dị ala nke ụwa na ihe ndị a na-elelị, bụ́ ihe ndị na-adịghị adị,+ ka o wee mee ka ihe ndị dị adị ghara ịdị irè,+
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+