Ndị Efesọs 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+ 1 Timoti 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.
31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+
13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.