Ndị Rom 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ezie, site n’ihe ọmụma gị, a na-ebibi onye ahụ na-adịghị ike, bụ́ nwanna gị onye Kraịst nwụrụ n’ihi ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.
15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+
11 N’ezie, site n’ihe ọmụma gị, a na-ebibi onye ahụ na-adịghị ike, bụ́ nwanna gị onye Kraịst nwụrụ n’ihi ya.+
14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.