Matiu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Obi ụtọ na-adịrị ndị maara mkpa ime mmụọ ha,+ n’ihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, onye mmụọ nsọ+ na-achị na-enyocha ihe niile n’ezie, ma ọ dịghị onye na-enyocha+ ya onwe ya. Ndị Kọlọsi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+ Jud 19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị a bụ ndị na-akpata nkewa,+ ndị anụ ahụ́ na-achị,+ ndị na-ejighị ihe ime mmụọ kpọrọ ihe.+
15 Otú ọ dị, onye mmụọ nsọ+ na-achị na-enyocha ihe niile n’ezie, ma ọ dịghị onye na-enyocha+ ya onwe ya.
9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+