1 Ndị Kọrịnt 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.” 1 Ndị Kọrịnt 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na nke mbụ, ana m anụ na nkewa na-adị n’etiti unu+ mgbe unu bịakọtara n’ọgbakọ; ekwetatụrụ m na ọ na-adị.
12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.”
18 N’ihi na nke mbụ, ana m anụ na nkewa na-adị n’etiti unu+ mgbe unu bịakọtara n’ọgbakọ; ekwetatụrụ m na ọ na-adị.