Ezikiel 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee gaa n’ihu ịsị ya: “Gagharịa n’ime obodo a, n’ime Jeruselem, kaa ndị na-eze ume ma na-asụ ude+ n’ihi ihe arụ niile a na-eme n’ime ya+ akara n’egedege ihu.” 2 Ndị Kọrịnt 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ugbu a, m na-aṅụrị ọṅụ, ọ bụghị naanị n’ihi na o wutere unu, kama n’ihi na o wutere unu, unu wee chegharịa;+ n’ihi na o wutere unu dị ka uche Chineke si dị,+ ka ihe ọ bụla wee ghara imebinahụ unu n’ihi anyị.
4 Jehova wee gaa n’ihu ịsị ya: “Gagharịa n’ime obodo a, n’ime Jeruselem, kaa ndị na-eze ume ma na-asụ ude+ n’ihi ihe arụ niile a na-eme n’ime ya+ akara n’egedege ihu.”
9 ugbu a, m na-aṅụrị ọṅụ, ọ bụghị naanị n’ihi na o wutere unu, kama n’ihi na o wutere unu, unu wee chegharịa;+ n’ihi na o wutere unu dị ka uche Chineke si dị,+ ka ihe ọ bụla wee ghara imebinahụ unu n’ihi anyị.