2 Ndị Kọrịnt 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị adịghị eme ihe ịsụ ngọngọ n’ụzọ ọ bụla,+ ka e wee ghara ịhụta mmejọ n’ozi anyị;+ 2 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m̀ mere mmehie site n’iweda onwe m ala+ ka e wee bulie unu elu, n’ihi na eji m ọṅụ zisaara unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla?+
7 Ka m̀ mere mmehie site n’iweda onwe m ala+ ka e wee bulie unu elu, n’ihi na eji m ọṅụ zisaara unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla?+