Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+ 1 Pita 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+
18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+
4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+