1 Ndị Kọrịnt 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ana m arịọsi unu arịrịọ ike, bụrụnụ ndị na-eṅomi m.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama ọ bụ ka anyị wee were onwe anyị meere unu ihe nlereanya ka unu ṅomie anyị.+
9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama ọ bụ ka anyị wee were onwe anyị meere unu ihe nlereanya ka unu ṅomie anyị.+