Ọnụ Ọgụgụ 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ bụrụ na unu na-ebuso onye mmegbu agha n’ala unu, bụ́ onye na-awakpo unu,+ unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha,+ a ga-echetakwa unu n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, e wee zọpụta unu n’aka ndị iro unu.+ Job 39:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+
9 “Ọ bụrụ na unu na-ebuso onye mmegbu agha n’ala unu, bụ́ onye na-awakpo unu,+ unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha,+ a ga-echetakwa unu n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, e wee zọpụta unu n’aka ndị iro unu.+
25 Ozugbo a fụrụ opi, ọ na-asị Ehee!Ọ na-anọkwa n’ebe dị anya anụ ísì agha,Mkpọtụ nke ndị isi agha na mkpu agha.+