Ọrụ Ndịozi 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 o wee daa n’ala ma nụ olu nke na-agwa ya, sị: “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?”+ 1 Ndị Kọrịnt 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ na mụ enwereghị onwe m?+ Ọ̀ bụ na mụ abụghị onyeozi?+ Ọ̀ bụ na mụ ahụghị Jizọs Onyenwe anyị?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ọrụ m n’ime Onyenwe anyị?
9 Ọ̀ bụ na mụ enwereghị onwe m?+ Ọ̀ bụ na mụ abụghị onyeozi?+ Ọ̀ bụ na mụ ahụghị Jizọs Onyenwe anyị?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ọrụ m n’ime Onyenwe anyị?