Ọrụ Ndịozi 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs;
19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs;