Abụ Ọma 138:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ga-abụkwa abụ banyere ụzọ Jehova,+N’ihi na ebube Jehova dị ukwuu.+ Aịzaya 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+ Aịzaya 60:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 “Nwaanyị, bilie,+ mee ka ìhè gị nwuo,+ n’ihi na ìhè gị abịawo,+ ebube Jehova enwukwasịwokwa gị.+
5 A ga-ekpughe ebube Jehova,+ anụ ahụ́ niile ga-ahụ ya n’otu mgbe,+ n’ihi na Jehova ji ọnụ ya kwuo ya.”+