1 Ndị Tesalonaịka 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ezie, ụmụnna anyị, unu na-echeta ọrụ anyị rụsiri ike na ndọlị anyị dọlịrị. Ọ bụ site n’ịrụ ọrụ+ abalị na ehihie ka anyị kwusaara unu ozi ọma Chineke, ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+
9 N’ezie, ụmụnna anyị, unu na-echeta ọrụ anyị rụsiri ike na ndọlị anyị dọlịrị. Ọ bụ site n’ịrụ ọrụ+ abalị na ehihie ka anyị kwusaara unu ozi ọma Chineke, ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+