4 kama, n’ụzọ niile, anyị na-eme ka a mata anyị+ dị ka ndị ozi Chineke, site n’ịtachi obi n’ọtụtụ ihe, ya bụ, site n’ịtachi obi ná mkpagbu, ịtachi obi ná mkpa, ịtachi obi n’ihe isi ike,+
21 N’eziokwu, a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, n’ihi na ọbụna Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu,+ wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.+