Jọn 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+ Ndị Efesọs 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 otu Chineke+ na Nna nke mmadụ niile, onye bụ́ isi nke mmadụ niile na onye na-arụ ọrụ site n’aka mmadụ niile nakwa n’ime mmadụ niile.
17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+
6 otu Chineke+ na Nna nke mmadụ niile, onye bụ́ isi nke mmadụ niile na onye na-arụ ọrụ site n’aka mmadụ niile nakwa n’ime mmadụ niile.