Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. Ndị Rom 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ana m agwa unu bụ́ ndị mba ọzọ okwu. Ebe m bụ n’ezie onyeozi+ nke ndị mba ọzọ,+ ana m eme ka ije ozi m+ nwee ùgwù,+
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
13 Ana m agwa unu bụ́ ndị mba ọzọ okwu. Ebe m bụ n’ezie onyeozi+ nke ndị mba ọzọ,+ ana m eme ka ije ozi m+ nwee ùgwù,+