Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. Ndị Galeshia 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ikpughe Ọkpara ya site n’aka m,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ agaghị m ozugbo ka mụ na anụ ahụ́ na ọbara gbaa izu.+ Ndị Efesọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
16 ikpughe Ọkpara ya site n’aka m,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ agaghị m ozugbo ka mụ na anụ ahụ́ na ọbara gbaa izu.+
8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta