Ndị Rom 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya, Ndị Efesọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta
5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya,
8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta