25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+
25 Onye ahụ+ nke pụrụ ime ka unu guzosie ike dị ka ozi ọma m na-ezisa si dị, dịkwa ka nkwusa m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst si dị, dị ka mkpughe e kpughere ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ si dị, nke e zoro ezo kemgbe,