2 Ndị Kọrịnt 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ọ bụghị oké ihe ma ọ bụrụ na ndị ozi+ ya na-eme onwe ha ka ha yie ndị ozi nke ezi omume. Ma ọgwụgwụ ha ga-abụ dị ka ọrụ ha si dị.+ 2 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.
15 Ya mere, ọ bụghị oké ihe ma ọ bụrụ na ndị ozi+ ya na-eme onwe ha ka ha yie ndị ozi nke ezi omume. Ma ọgwụgwụ ha ga-abụ dị ka ọrụ ha si dị.+
2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.