27 N’ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya, mgbe ahụkwa, ọ ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị.+
10 Obi siri m ike+ banyere unu ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ na unu agaghị eche ihe dị iche; ma onye ahụ nke na-akpatara unu nsogbu+ ga-anata ikpe ya,+ onye ọ sọrọ ya bụrụ.