Ndị Rom 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè. Ndị Efesọs 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Na-achọpụtanụ ihe dị Onyenwe anyị mma;+
2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè.