Ndị Efesọs 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà n’ihi mkpagbu+ ndị a m na-enwe maka unu, n’ihi na mkpagbu ndị a pụtaara unu otuto. Ndị Hibru 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 mgbe ụfọdụ ka a nọ na-ekpughe unu, dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ ka e wee kọchaa ma kpagbuo unu, mgbe ụfọdụkwa ka unu na ndị na-enwe ụdị ahụmahụ ahụ+ na-enwekọ ha.
13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà n’ihi mkpagbu+ ndị a m na-enwe maka unu, n’ihi na mkpagbu ndị a pụtaara unu otuto.
33 mgbe ụfọdụ ka a nọ na-ekpughe unu, dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ ka e wee kọchaa ma kpagbuo unu, mgbe ụfọdụkwa ka unu na ndị na-enwe ụdị ahụmahụ ahụ+ na-enwekọ ha.