Ọrụ Ndịozi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma anyị nwere obi ike, ọ dịkwa anyị ezi mma ka anyị ghara ịnọ n’ahụ́ a, ka anyị gaakwa binyere Onyenwe anyị.+ Ndị Filipaị 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe abụọ ndị a na-enye m nsogbu;+ ma ihe m chọrọ bụ ntọhapụ na iso Kraịst nọrọ,+ n’ihi na, n’ezie, nke a ka nnọọ mma.+
9 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ka ha nọ na-ele anya, e buliri ya elu,+ ígwé ojii kpuchikwara ya, ha wee ghara ịhụkwa ya anya.+
8 Ma anyị nwere obi ike, ọ dịkwa anyị ezi mma ka anyị ghara ịnọ n’ahụ́ a, ka anyị gaakwa binyere Onyenwe anyị.+
23 Ihe abụọ ndị a na-enye m nsogbu;+ ma ihe m chọrọ bụ ntọhapụ na iso Kraịst nọrọ,+ n’ihi na, n’ezie, nke a ka nnọọ mma.+