2 Onye nke ọ bụla ga-adị ka ebe izere ifufe na ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo,+ dị ka mmiri iyi ndị dị n’ala mmiri na-adịghị,+ dị ka ndò nke oké nkume dị elu n’ala kpọrọ nkụ.+
17 Ka a gụọ ndị okenye bụ́ ndị na-arụ ọrụ nlekọta+ n’ụzọ dị mma ná ndị ruru eru inweta nsọpụrụ okpukpu abụọ,+ karịsịa, ndị na-arụsi ọrụ ike n’ikwu okwu na izi ihe.+