Ọrụ Ndịozi 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee bịarute na Dabe nakwa na Listra.+ Ma, lee! otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Timoti+ nọ n’ebe ahụ, bụ́ nwa nke otu nwaanyị Juu kwere ekwe, ma nna ya bụ onye Grik, Ndị Rom 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Timoti onye ọrụ ibe m na-ekele unu. Lushiọs na Jesin na Sosipata, bụ́ ndị ikwu m, na-ekelekwa unu.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, ọ bụrụ na Timoti+ abịarute, hụnụ na egwu ọ bụla atụghị ya n’etiti unu, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova,+ ọbụna dị ka m na-arụ.
16 O wee bịarute na Dabe nakwa na Listra.+ Ma, lee! otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Timoti+ nọ n’ebe ahụ, bụ́ nwa nke otu nwaanyị Juu kwere ekwe, ma nna ya bụ onye Grik,
21 Timoti onye ọrụ ibe m na-ekele unu. Lushiọs na Jesin na Sosipata, bụ́ ndị ikwu m, na-ekelekwa unu.+
10 Otú ọ dị, ọ bụrụ na Timoti+ abịarute, hụnụ na egwu ọ bụla atụghị ya n’etiti unu, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova,+ ọbụna dị ka m na-arụ.