Ndị Kọlọsi 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka e wee kasie ha obi,+ ka e wee jikọọ ha ọnụ n’ịhụnanya,+ ka ha wee nweta akụ̀ dị ukwuu nke obi ike zuru ezu ná nghọta ha,+ ka ha wee nweta ezi ihe ọmụma banyere ihe nzuzo dị nsọ nke Chineke, ya bụ, Kraịst.+
2 ka e wee kasie ha obi,+ ka e wee jikọọ ha ọnụ n’ịhụnanya,+ ka ha wee nweta akụ̀ dị ukwuu nke obi ike zuru ezu ná nghọta ha,+ ka ha wee nweta ezi ihe ọmụma banyere ihe nzuzo dị nsọ nke Chineke, ya bụ, Kraịst.+