Levitikọs 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Erọn ga-eweta oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya, wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụlọ ya; ọ ga-egbukwa oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya.+
11 “Erọn ga-eweta oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya, wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụlọ ya; ọ ga-egbukwa oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya.+