Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 13:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ya mere, ndị ohu nke onyeisi ezinụlọ ahụ bịara sị ya, ‘Nna anyị ukwu, ọ́ bụghị ezi mkpụrụ ka ị ghara n’ubi gị?+ Oleezi otú o si nwee ata?’+

  • 2 Ndị Tesalonaịka 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’eziokwu, ihe omimi nke mmebi iwu a amalitelarị ịrụ ọrụ;+ ma ọ ga-abụ ihe omimi naanị ruo mgbe onye ahụ nke na-arụ ọrụ ugbu a dị ka ihe mgbochi na-agakwaghị anọ.+

  • 2 Jọn 7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na ọtụtụ ndị nduhie abanyewo n’ụwa,+ bụ́ ndị na-adịghị ekwupụta na Jizọs Kraịst bịara n’anụ ahụ́.+ Nke a bụ onye nduhie ahụ+ na onye ahụ na-emegide Kraịst.+

  • Jud 4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ihe mere m ji na-ede ya bụ na ụfọdụ ndị egbebatawo,+ bụ́ ndị Akwụkwọ Nsọ kara aka kemgbe ogologo oge gara aga+ na a ga-ama ha ikpe a,+ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+ ndị na-eme ka obiọma Chineke anyị nke na-erughịrị mmadụ bụrụ ihe ngọpụ maka omume rụrụ arụ,+ ndị na-agọnahụ+ onye naanị ya bụ Nna Nwe anyị+ na Onyenwe anyị,+ bụ́ Jizọs Kraịst.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya