Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Ndị Filipaị 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs. Ndị Kọlọsi 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na isi n’aka ya mee ka ya na ihe ndị ọzọ+ niile dị ná mma+ site n’iji ọbara+ ahụ ọ wụsịrị n’osisi ịta ahụhụ+ mee udo,+ n’agbanyeghị ma ọ̀ bụ ihe ndị dị n’elu ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’eluigwe.
7 udo+ nke Chineke nke karịrị echiche niile ga-eche obi+ unu na ike iche echiche unu nche site n’aka Kraịst Jizọs.
20 na isi n’aka ya mee ka ya na ihe ndị ọzọ+ niile dị ná mma+ site n’iji ọbara+ ahụ ọ wụsịrị n’osisi ịta ahụhụ+ mee udo,+ n’agbanyeghị ma ọ̀ bụ ihe ndị dị n’elu ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’eluigwe.