Ọrụ Ndịozi 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia, onye na-ere ákwà na-acha odo odo, onye obodo Tayataịra,+ onye na-efekwa Chineke, nọkwa na-ege ntị. Jehova wee meghee nnọọ obi+ ya ịnabata ihe Pọl nọ na-ekwu.
14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia, onye na-ere ákwà na-acha odo odo, onye obodo Tayataịra,+ onye na-efekwa Chineke, nọkwa na-ege ntị. Jehova wee meghee nnọọ obi+ ya ịnabata ihe Pọl nọ na-ekwu.