Mkpughe 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Isi ya na ntutu isi ya na-achakwa ọcha+ dị ka owu ọcha, dị ka snoo, anya ya dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu;+ Mkpughe 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya.+ O nwekwara aha+ e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga ya onwe ya,
14 Isi ya na ntutu isi ya na-achakwa ọcha+ dị ka owu ọcha, dị ka snoo, anya ya dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu;+
12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya.+ O nwekwara aha+ e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga ya onwe ya,