11 Olu ahụ sịrị: “Dee+ ihe ị na-ahụ n’akwụkwọ mpịakọta ma zigara ya ọgbakọ asaa ahụ,+ ya bụ, nke dị n’Efesọs,+ na nke dị na Smeana,+ na nke dị na Pagamọm,+ na nke dị na Tayataịra,+ na nke dị na Sadis,+ na nke dị na Filadelfịa,+ na nke dị na Leodisia.”+